This is the Trace Id: 0c596dbe9023e14e69e8cd6704f921b8
Maga na isi ọdịnaya Azure Copilot Windows Surface Xbox Outlook Accessories Microsoft AI Microsoft Security Azure Dynamics 365 Microsoft 365 for business Microsoft Power Platform Windows 365 Developer Center Documentation Microsoft Learn Microsoft Tech Community Microsoft Marketplace Visual Studio Marketplace Rewards View Sitemap

Windows 8 Ngwungwu Ihu Asụsụ (LIP)

Ngwungwu Ihu Asụsụ nke Windows (LIP) na-enye Ihu Onye Ọrụ nke atụgharịrị obere maka mpaghara nke Windows a na-ejikarị.

Dị mkpa! Ịhọrọ asụsụ dị n'okpuru ga-agbanwe ọdịnaya ihuakwụkwọ niile ka ọ bụrụ asụsụ ahụ.

  • Ụdị:

    1.0

    Ụbọchị Ebipụtara:

    26/7/2019

    Aha Faịlụ:

    LIP_ig-NG-32bit.mlc

    LIP_ig-NG-64bit.mlc

    Nha Faịlụ:

    2.6 MB

    3.5 MB

    Ngwungwu Ihu Asụsụ nke Windows (LIP) na-enye ụdị nke atụgharịrị obere maka mpaghara nke Windows a na-ejikarị. Ka ị wụnyechara LIP ahụ, a ga-egosi ederede dị na ọkachamara, igbe ụbụbọ, menu, na isiokwu Enyemaka na Nkwado na asụsụ LIP. Ederede nke atụgharịrị ga-adị n’okpuru asụsụ nke Windows 8. Dịka ọmụmaatụ, ọ bụrụ na ị zụtara ụdị nke Windows 8 dị na Spanish, wee rụnye Catalan LIP, ụfọdụ ederede ga adị na Spanish. Ị nwere ike ịrụnye karịa otu LIP n'otu nyiwe asụsụ. Enwere ike ịrụnye Windows LIP n'ụdị Windows 8 niile.
  • Sistemụ Arụmọrụ ndị Akwadoro

    Windows 8

    • Maka Ihe Sistemụ Chọrọ, pịa ebe a

    • Maka Ntuziaka Nrụnye Izizi, pịa ebe a

    1. Pịa bọtịnụ Budata na ibe a iji malite nbudata ahụ, ma ọ bụ họrọ asụsụ ọzọ site na ndepụta ndotu ahụ.
    2. Mee otu n'ime ihe ndị a:
      • Iji malite nrụnye ahụ ozugbo, pịa Mee.
      • Iji chekwaa nbudata ahụ na kọmputa gị maka nrụnye ma emechaa, pịa Chekwaa
    • Maka Ntuziaka Ka Emechara Nrụnye, pịa ebe a

    • Maka Nsogbu Ndị Ama Ama, pịa ebe a