This is the Trace Id: 7d4104e91a3895b7581519ea6af8509f
Maga na isi ọdịnaya Azure Copilot Windows Surface Xbox Outlook Accessories Microsoft AI Microsoft Security Azure Dynamics 365 Microsoft 365 for business Microsoft Power Platform Windows 365 Developer Center Documentation Microsoft Learn Microsoft Tech Community Microsoft Marketplace Visual Studio Marketplace Rewards View Sitemap

Internet Explorer 11 maka Windows 7

Budata ihe nchọgharị dị ọsọ ma na-enweghị mgbochi akwadoro maka Windows 7.

Dị mkpa! Ịhọrọ asụsụ dị n'okpuru ga-agbanwe ọdịnaya ihuakwụkwọ niile ka ọ bụrụ asụsụ ahụ.

Budata
  • Ụdị:

    11.0.0.0

    Ụbọchị Ebipụtara:

    26/7/2019

    Aha Faịlụ:

    IE11-Windows6.1-x86-ig-ng.exe

    Nha Faịlụ:

    29.2 MB

    Akụkọ KB:

    KB2841134

    Internet Explorer 11. Ọsọ ọsọ na ngọ maka Windows 7.
    • Ọsọ ọsọ: Ọsọ ọsọ na ịdọnye saịtị ma enweghị mgbochi ka ị na-agagharị n’etiti ha.
    • Mfe: Na-agbanwe agbanwe na Windows, ọ na-arụ ọrụ otu ị chọrọ.
    • Nwere nchedo: Nchedo ka mma maka ihe egwu na nzuzo dị n’ịntanetị ewelitere.
  • Sistemụ Arụmọrụ ndị Akwadoro

    Windows 7 Service Pack 1

    • Kọmputa/ Ngwa Nhazi: Kọmputa nwere ngwa nhazi 233MHz ma ọ bụ karịa (Akwadoro ngwa nhazi pentium)
    • Ebe nchekwa: 512MB
    • Oghere Draịvụ Ike:70MB
    • Ngosipụta: VGA Dị Oke Mma (800 x 600) ma ọ bụ ihuenyo nha karịrị nwere agba 256.
    • Ngwa dị na mpụga: Mọdem ma ọ bụ njikọ Ịntanetị; Ihe Nrụaka Microsoft, Microsoft IntelliMouse, ma ọ bụ ngwaọrụ nrụaka dakọtara.
    1. Pịa bọtịnụ Budata na ibe a iji malite nbudata ahụ.
    2. Mee otu n’ime ndị a:
      • Iji malite nrụnye ozugbo, pia Mepee ma ọ bụ Bido programmụ a site na ọnọdụ ya dị ugbu a
      • Iji ṅomie nbudata ahụ na kọmputa gị maka nrụnye ma emechaa, pịa Chekwaa ma ọ bụ Chekwaa programmụ a na diski